Egba people

Egba people
agburu
Akụkụ nkeNdi Yoruba Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
Abule egba (Lagos, Nigeria)

Ndị Egba bụ obere ìgwè nke ndị Yoruba, otu agbụrụ nke ọdịda anyanwụ Naijiria, ọtụtụ n'ime ha sitere n'akụkụ etiti nke steeti Ogun nke bụ Ogun Central Senatorial District.

Ogun Central Senatorial District nwere mpaghara gọọmentị ime obodo isii na Ogun State: Abeokuta North, Abeokuta South, Ewekoro, Ifo, Obafemi Owode na Odeda.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne